Ekpere Na Abu – The Book of Common Prayer in Igbo

Otú, Ahara àkà Igu Akwukwọ Abù Ọma. Aganāgusi Akwukwọ Abù Ọma kwa-ọnwa, otú akara ya, ma n’Ekpere Ututu ma n’Ekpere Anyasi. Ma n’ọnwa February agāguru ya nání ri’ubòchi nke-orú-na-asatọ ma-ọbu nke-orú-na-iteghete n’ọnwa. […]